1. Ndi Kọrint 15:39 Bible Nso (IGBOB)

Anu-aru nile abughi otù anu-aru: kama otù anu-aru nke madu di, anu-aru ọzọ nke anumanu di kwa, anu-aru ọzọ nke nnunu di kwa, anu-aru ọzọ nke azù di kwa.

1. Ndi Kọrint 15

1. Ndi Kọrint 15:29-43