1. Ndi Kọrint 15:10 Bible Nso (IGBOB)

Ma site n'amara Chineke abum ihe m'bu: ahu-kwa-ra na amara-Ya nke enyerem abughi ihe-efu; kama adọb͕ubigaram onwem ókè n'ọlu kari ha nile: ma ọ bughi mu onwem, kama amara Chineke nke sorom.

1. Ndi Kọrint 15

1. Ndi Kọrint 15:3-14