1. Ndi Kọrint 14:39-40 Bible Nso (IGBOB)

39. Ya mere, umu-nnam, werenu obi nānu ọku chọ ka unu bu amuma, unu eb͕ochi-kwa-la iji asusu di iche iche nēkwu okwu.

40. Ma ka eme ihe nile n'uzọ di nma n'anya, na n'usoro.

1. Ndi Kọrint 14