1. Ndi Kọrint 14:34 Bible Nso (IGBOB)

Ka ndinyom-unu kpuchie ọnu-ha nime nzukọ-unu: n'ihi na ekweghi ha ka ha kwue okwu; kama ka ha do onwe-ha n'okpuru ike, dika iwu Chineke nēkwu kwa.

1. Ndi Kọrint 14

1. Ndi Kọrint 14:32-37