1. Ndi Kọrint 14:22 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere asusu di iche iche ndia, emere ka ha buru ihe-iriba-ama, ọ bughi nye ndi kwere ekwe, kama nye ndi nēkweghi ekwe: ma emere ibu-amuma ka ọ buru ihe-iriba-ama, ọ bughi nye ndi nēkweghi ekwe, kama nye ndi kwere ekwe.

1. Ndi Kọrint 14

1. Ndi Kọrint 14:17-29