1. Ndi Kọrint 12:8 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na anēsite n'aka Mọ Nsọ nye otù onye okwu amam-ihe; anēnye kwa onye ọzọ okwu ọmuma, di ka Mọ ahu nāchọ:

1. Ndi Kọrint 12

1. Ndi Kọrint 12:1-10