1. Ndi Kọrint 10:11 Bible Nso (IGBOB)

Ma ihe ndia nēmeri ndi ahu n'uzọ ihe-atù; ewe de ha n'akwukwọ nsọ ka ha we buru ihe idu ayi ọdú, ndi ọgwugwu oge ndia ruteworo.

1. Ndi Kọrint 10

1. Ndi Kọrint 10:1-12