1. Ndi Kọrint 1:5-7 Bible Nso (IGBOB)

5. na n'ihe nile ọ bula emere unu ndi-ọgaranya nime Ya, n'okwu nile na ọmuma nile;

6. dika emere ka àmà nke Kraist guzosie ike nime unu:

7. nke mere na ọ dighi onyinye-amara fọduru nke unu nēnweghi; unu nēche kwa nkpughe Onye-nwe-ayi Jisus Kraist;

1. Ndi Kọrint 1