1. Ndi Kọrint 1:29-31 Bible Nso (IGBOB)

29. ka anu-aru nile, bú madu, we ghara inya isi n'iru Chineke.

30. Ma unu onwe-unu sitere na Ya di nime Kraist Jisus, Onye ghọrọ amam-ihe nye ayi site na Chineke, bú ezi omume, na ido-nsọ kwa, na nb͕aputa:

31. ka, dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ, Onye nānya isi, ya nya n'Onye-nwe-ayi.

1. Ndi Kọrint 1