1. Ndi Kọrint 1:27 Bible Nso (IGBOB)

Kama ọ bu ihe-nzuzu nke uwa ka Chineke rọputara, ka O we me ka ihere me ndi mara ihe; ọ bu kwa ihe nādighi ike nke uwa ka Chineke rọputara, ka O we me ka ihere me ihe di ike;

1. Ndi Kọrint 1

1. Ndi Kọrint 1:19-31