1. Ndi Kọrint 1:12 Bible Nso (IGBOB)

Ihe m'nēkwu bu nka, na unu nile n'otù n'otù nāsi, Mu onwem bu nke Pọl; mu onwem bu kwa nke Apọlos; mu onwem bu kwa nke Kifas; mu onwem bu kwa nke Kraist.

1. Ndi Kọrint 1

1. Ndi Kọrint 1:5-17