1. Ndi-Eze 2:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Ma ubọchi Devid biaruru nso ka ọ nwua; o we nye Solomon, bú nwa-ya, iwu, si,

2. Mu onwem nēje n'uzọ uwa nile: ma di ike, buru kwa nwoke;

1. Ndi-Eze 2