1. Ndi-Eze 18:38 Bible Nso (IGBOB)

Ọku Jehova we da, ripia àjà-nsure-ọku ahu, na nkú-ya, na nkume nile, na àjà, rachapu kwa miri nke di n'ebe ahu miri dọrọ.

1. Ndi-Eze 18

1. Ndi-Eze 18:37-39