1. Ndi-Eze 18:1-2 Bible Nso (IGBOB) O rue, mb͕e ọtutu ubọchi gasiri, na okwu Jehova ruru Elaija nti, n'arọ nke-atọ, si, Je, me ka Ehab hu gi anya