1. Ndi-Eze 16:9 Bible Nso (IGBOB)

Orù-ya Zimri, bú onye-isi nkera ub͕ọ-ala-ya, we kekọta madu imegide ya: ma ya onwe-ya nọ na Tiaza, nāṅu manya nāṅubiga ya okè n'ulo Aza, onye bu onye-isi ulo-ya na Tiaza:

1. Ndi-Eze 16

1. Ndi-Eze 16:5-17