1. Ndi-Eze 16:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Okwu Jehova we rue Jihu, bú nwa Hanani, nti, imegide Beasha, si,

2. N'ihi na esim n'ájá welie gi elu, me gi onye-ndú ndim, bú Israel; i we je ije n'uzọ Jeroboam, me ndim, bú Israel, ka ha mehie, iwere nmehie nile ha kpasuem iwe;

1. Ndi-Eze 16