1. Ndi-Eze 12:31 Bible Nso (IGBOB)

O me ulo nke ebe di elu, me kwa ndi-nchu-àjà sitere n'ọnu-ọgugu ndi Israel nile, ndi nēsiteghi n'umu Livai.

1. Ndi-Eze 12

1. Ndi-Eze 12:26-33