1. Ndi-Eze 12:28 Bible Nso (IGBOB)

Eze we me ka adua ya ọdu, o we me umu-ehi abua nke ọla-edo; ọ si ha, Unu arigozuwo Jerusalem; le chi-gi, Israel, ndi mere ka i si n'ala Ijipt rigoputa.

1. Ndi-Eze 12

1. Ndi-Eze 12:20-33