1. Ndi-Eze 10:5 Bible Nso (IGBOB)

na ihe-oriri nke table-ya, na nnọdu nke ndi-orù-ya, na nguzo nke ndi nējere ya ozi, na uwe-ha, na ndi-obu-ihe-ọṅuṅu-ya, na àjà-nsure-ọku-ya nke ọ nēsure n'ulo Jehova; mọ adighi kwa nime ya ọzọ.

1. Ndi-Eze 10

1. Ndi-Eze 10:4-9