1. Jọn 5:18 Bible Nso (IGBOB)

Ayi matara na onye ọ bula nke amuworo site na Chineke adighi-emehie; kama Onye ahu Nke amuru Ya site na Chineke nēdebe ya, ajọ onye ahu adighi-emetu kwa ya aka.

1. Jọn 5

1. Jọn 5:8-21