1. Jọn 5:10 Bible Nso (IGBOB)

Onye kwere n'Ọkpara Chineke nwere àmà ahu nime ya: onye nēkweghi okwu Chineke emewo Ya onye-ugha; n'ihi na o kweghi n'àmà ahu nke Chineke b͕aworo bayere Ọkpara-Ya.

1. Jọn 5

1. Jọn 5:1-14