1. Jọn 5:1 Bible Nso (IGBOB)

Onye ọ bula nke kwere na Jisus bu Kraist ahu, amuwo ya site na Chineke: ọzọ onye ọ bula nke nāhu Onye ahu Nke muru n'anya, ọ nāhu kwa onye ahu nke amuworo site na Ya n'anya.

1. Jọn 5

1. Jọn 5:1-10