1. Jọn 4:14 Bible Nso (IGBOB)

Ayi onwe-ayi ahuwo kwa, ayi nāb͕a kwa àmà, na Nna-ayi ezitewo Ọkpara-Ya ka Ọ buru Onye-nzọputa nke uwa.

1. Jọn 4

1. Jọn 4:6-21