1. Ihe Emere 8:13-16 Bible Nso (IGBOB)

13. na Beria, na Shema; ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke ndi bi n'Ajalon, ha onwe-ha mere ka ndi bi na Gat b͕alaga;

14. na Ahio, na Shashak, na Jeremot;

15. na Zebadaia, na Arad, na Eda;

16. na Maikael, na Ishpa, na Joha, bú umu-ndikom Beria;

1. Ihe Emere 8