1. Ihe Emere 7:8 Bible Nso (IGBOB)

Umu-ndikom Bekea kwa; Zemira, na Joash, na Elieza, na Elioenai, na Ọmri, na Jeremot, na Abaija, na Anatot, na Alemet. Ndia nile bu umu-ndikom Bekea.

1. Ihe Emere 7

1. Ihe Emere 7:1-9