1. Ihe Emere 7:31-37 Bible Nso (IGBOB)

31. Umu-ndikom Beria kwa; Heba, na Malkiel, onye ahu bu nna Biazait.

32. Heba we mua Jaflet, na Shoma, na Hotam, na Shua nwa-nne-ha nwayi.

33. Umu-ndikom Jaflet kwa; Pasak, na Bimhal, na Ashvat. Ndia bu umu Jaflet.

34. Umu-ndikom Shema kwa; Ahi, na Rohga, na Jehuba, na Eram.

35. Umu-ndikom Helem nwa-nne-ya kwa; Zofa, na Imna, na Shelesh, na Amal.

36. Umu-ndikom Zofa; Sua, na Hanefa, na Shual, na Beri, na Imra;

37. Beza, na Hod, na Shama, na Shilsha, na Itran, na Beera.

1. Ihe Emere 7