1. Ihe Emere 6:8-11 Bible Nso (IGBOB)

8. Ahaitub mua Zedok, Zedok mua Ahimaaz;

9. Ahimaaz mua Azaraia, Azaraia mua Johanan;

10. Johanan mua Azaraia, (ọ bu onye ahu bu onye-nchu-àjà n'ulo Solomon wuru nime Jerusalem:)

11. Azaraia mua Amaraia, Amaraia mua Ahaitub;

1. Ihe Emere 6