1. Ihe Emere 6:79-81 Bible Nso (IGBOB)

79. na Kedimot na ebe-ita-nri-ya nile, na Mefaat na ebe-ita-nri-ya nile:

80. site kwa n'ebo Gad; Remot nime Gilead na ebe-ita-nri-ya nile, na Mahanaim na ebe-ita-nri-ya nile,

81. na Heshbon na ebe-ita-nri-ya nile, na Jeza na ebe-ita-nri-ya nile.

1. Ihe Emere 6