1. Ihe Emere 6:38-43 Bible Nso (IGBOB)

38. nwa Izha, nwa Kohat, nwa Livai, nwa Israel.

39. Na nwa-nne-ya nwoke, bú Esaf, onye nēguzo n'aka-nri-ya, bú Esaf nwa Berekaia, nwa Shimea;

40. nwa Maikael, nwa Baaseia, nwa Malkija;

41. nwa Etni, nwa Zera, nwa Adaia;

42. nwa Itan, nwa Zima, nwa Shimai;

43. nwa Jahat, nwa Giashom, nwa Livai.

1. Ihe Emere 6