1. Ihe Emere 6:24-28 Bible Nso (IGBOB)

24. Tahat nwa-ya, Uriel nwa-ya, Uzaia nwa-ya, na Shaul nwa-ya.

25. Umu-ndikom Elkena kwa; Amasai, na Ahimot.

26. Ma Elkena: umu-ndikom Elkena; Zofai nwa-ya, na Nehat nwa-ya;

27. Elaiab nwa-ya, Jeroham nwa-ya, Elkena nwa-ya.

28. Umu-ndikom Samuel kwa; ọkpara-ya, bú Joel, na nke-abua, bú Abaia.

1. Ihe Emere 6