1. Ihe Emere 6:23-26 Bible Nso (IGBOB)

23. Elkena nwa-ya, Ebiasaf nwa-ya, na Asia nwa-ya;

24. Tahat nwa-ya, Uriel nwa-ya, Uzaia nwa-ya, na Shaul nwa-ya.

25. Umu-ndikom Elkena kwa; Amasai, na Ahimot.

26. Ma Elkena: umu-ndikom Elkena; Zofai nwa-ya, na Nehat nwa-ya;

1. Ihe Emere 6