8. na Elishama, na Eliada, na Elifelet, iteghete.
9. Ndia nile bu umu-ndikom Devid, nāgughi umu-ndikom ndi-iko-ya ndinyom; Tema bu nwa-nne-ha nwayi.
10. Nwa Solomon bu Rehoboam, Abaija nwa-ya, Esa nwa-ya, Jehoshafat nwa-ya;
11. Joram nwa-ya, Ehazaia nwa-ya, Joash nwa-ya;
12. Amazaia nwa-ya, Azaraia nwa-ya, Jotam nwa-ya;