1. Ihe Emere 3:3-9 Bible Nso (IGBOB)

3. nke-ise, Shefataia nwa Abital; nke-isi, Itream nwa Egla, bú nwunye-ya.

4. Umu isi ka amuru nye ya nime Hebron; o we buru eze n'ebe ahu arọ asa na ọnwa isi: orú arọ na iri na atọ ka ọ bu eze na Jerusalem.

5. Ma ndia ka amuru nye ya nime Jerusalem: Shimea, na Shobab, na Netan, na Solomon, anọ, bú nke Bat-shua nwa-nwayi Amiel:

6. na Ibha, na Elishama, na Elifelet;

7. na Noga, na Nefeg, na Jafia;

8. na Elishama, na Eliada, na Elifelet, iteghete.

9. Ndia nile bu umu-ndikom Devid, nāgughi umu-ndikom ndi-iko-ya ndinyom; Tema bu nwa-nne-ha nwayi.

1. Ihe Emere 3