1. Ihe Emere 3:22-24 Bible Nso (IGBOB)

22. Umu-ndikom Shekanaia kwa; Shemaia: umu-ndikom Shemaia kwa: Hatush, na Igal, na Baria, na Nearaia, na Shefat, isi.

23. Umu-ndikom Nearaia kwa; Elioenai, na Hizkia, na Azrikam, atọ.

24. Umu-ndikom Elioenai kwa; Hodavaia, na Elaiashib, na Pelaia, na Akub, na Johanan, na Delaia, na Anani, asa.

1. Ihe Emere 3