1. Ihe Emere 3:11-17 Bible Nso (IGBOB)

11. Joram nwa-ya, Ehazaia nwa-ya, Joash nwa-ya;

12. Amazaia nwa-ya, Azaraia nwa-ya, Jotam nwa-ya;

13. Ehaz nwa-ya, Hezekaia nwa-ya, Manase nwa-ya;

14. Emon nwa-ya, Josaia nwa-ya.

15. Umu-ndikom Josaia kwa; ọkpara-ya Johanan, nke-abua Jehoiakim, nke-atọ Zedekaia, nke-anọ Shalum.

16. Umu-ndikom Jehoiakim kwa: Jekonaia nwa-ya, Zedekaia nwa-ya.

17. Umu-ndikom Jekonaia kwa, bú onye-nkpọrọ: Shealtiel nwa-ya,

1. Ihe Emere 3