1. Ihe Emere 29:28 Bible Nso (IGBOB)

O we nwua n'ezi isi-awọ, ubọchi nile nke ndu-ya na àkù na nsọpuru ju-kwa-ra ya afọ: Solomon nwa-ya we buru eze n'ọnọdu ya.

1. Ihe Emere 29

1. Ihe Emere 29:27-30