1. Ihe Emere 29:20 Bible Nso (IGBOB)

Devid we si nkpọkọta ahu nile, Biko, gọzienu Jehova, bú Chineke-unu. Nkpọkọta ahu nile we gọzie Jehova, bú Chineke nke ndi bu nna-ha, ha we rube isi, kpọ isi ala nye Jehova, nye kwa eze.

1. Ihe Emere 29

1. Ihe Emere 29:10-28