1. Ihe Emere 29:18 Bible Nso (IGBOB)

Jehova, Chineke nke Abraham na Aisak na Israel, bú nna-ayi-hà, debe nka nime nchèputa nke èchìchè nile nke obi ndi-Gi rue mb͕e ebighi-ebi, me kwa ka obi-ha guzosie ike n'ebe I nọ:

1. Ihe Emere 29

1. Ihe Emere 29:10-20