1. Ihe Emere 29:16 Bible Nso (IGBOB)

Jehova, bú Chineke-ayi, ọtutu ihe nile a nke ayi doziworo iwuru Gi ulo n'ihi aha nsọ Gi, n'aka-Gi ka o siri bia, ọ bu kwa Gi nwe ya nile.

1. Ihe Emere 29

1. Ihe Emere 29:11-22