1. Ihe Emere 29:1 Bible Nso (IGBOB)

Devid, bú eze, we si nkpọkọta Israel nile, Solomon nwam, onye Chineke rọputaworo nání ya, bu nwata, ọ di kwa nrò, ma ije-ozi a di uku: n'ihi na ọ bughi madu ka ulo uku a diri, kama ọ bu Jehova, bú Chineke.

1. Ihe Emere 29

1. Ihe Emere 29:1-10