1. Ihe Emere 28:11 Bible Nso (IGBOB)

Devid we nye Solom nwa-ya ihe-atù nke uzọ-nbata ulo uku Chineke, na nke ulo-ya nile, na nke ulo-àkù-ya nile, na nke ime-ulo-elu-ya nile, na nke ime-ime-ulo-ya nile, na nke ulo ebe-nkpuchi-nmehie:

1. Ihe Emere 28

1. Ihe Emere 28:8-13