1. Ihe Emere 27:25 Bible Nso (IGBOB)

Onye-isi ulo-àkù nile nke eze bu Azmavet nwa Adiel: onye-isi ulo-àkù nile nke di n'ọhia, na n'obodo nile, na n'obodo ntà nile, na n'ulo-elu nile, bu kwa Jehonatan nwa Uzaia:

1. Ihe Emere 27

1. Ihe Emere 27:15-32