1. Ihe Emere 26:30 Bible Nso (IGBOB)

Nke ndi Hebron, Hashabaia na umu-nne-ya, bú ndi-dìnkpà, nnù ndikom anọ na ọgu ise, bu ndi-isi nlekọta Israel n'ofè Jọdan n'akuku Ọdida-anyanwu; bayere ozi nile nke Jehova, baye-kwa-ra òfùfè eze.

1. Ihe Emere 26

1. Ihe Emere 26:21-32