1. Ihe Emere 25:7 Bible Nso (IGBOB)

Ọnu-ọgugu-ha, tiyere umu-nne-ha, ndi ezíworo abù anābùku Jehova, bú ndi nile nwere nghọta, di ọgu iri-na-anọ na asatọ.

1. Ihe Emere 25

1. Ihe Emere 25:2-13