1. Ihe Emere 25:30-31 Bible Nso (IGBOB)

30. nime nke-orú-na-atọ ọ mara Mahaziot, umu-ya ndikom na umu-nne-ya, iri na abua:

31. nime nke-orú-na-anọ ọ mara Romamti-eza, umu-ya ndikom na umu-nne-ya, iri na abua.

1. Ihe Emere 25