1. Ihe Emere 25:3 Bible Nso (IGBOB)

Nke Jedutun: umu-ndikom Jedutun; Gedalaia, na Zeri, na Jeshaia, na Hashabaia, na Matitaia, isi; ha nọ n'aka nna-ha, bú Jedutun, onye nēwere ubọ-akwara bu amuma bayere ikele na ito Jehova.

1. Ihe Emere 25

1. Ihe Emere 25:1-12