1. Ihe Emere 24:24-28 Bible Nso (IGBOB)

24. Umu-ndikom Uziel, Maika; nke umu-ndikom Maika, Shamia.

25. Nwa-nne Maika, Ishia: nke umu-ndikom Ishia, Zekaraia.

26. Umu-ndikom Merari; Mahli na Mushi: umu-ndikom Jaazia; Beno.

27. Umu-ndikom Merari; nke Jaazia, Beno, na Shoham, na Zakua, na Ibri.

28. Nke Mahli; Eleeza, onye nēnweghi umu-ndikom.

1. Ihe Emere 24