1. Ihe Emere 23:6-9 Bible Nso (IGBOB)

6. Devid we kè ha n'òkè, n'òkè, dika umu Livai si di; bú Giashon na Kohat, na Merari.

7. Nke ndi Giashon; Ladan na Shimai.

8. Umu-ndikom Ladan; onye-isi bu Jehiel, na Zitam, na Joel, atọ.

9. Umu-ndikom Shimai; Shel-omot, na Haziel, na Haran, atọ. Ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna umu Ladan.

1. Ihe Emere 23