1. Ihe Emere 23:14-18 Bible Nso (IGBOB)

14. Ma Moses, bú onye nke Chineke ahu, anākpọ umu-ya ndikom aha n'etiti ebo Livai.

15. Umu-ndikom Moses; Giashom, na Elieza.

16. Umu-ndikom Giashon; Shebuel, bú onye-isi.

17. Umu-ndikom Elieza bu kwa Rehabia, bú onye-isi. Ma Elieza enweghi umu-ndikom ọzọ; ma umu-ndikom Rehabia bara uba nke-uku.

18. Umu-ndikom Izha; Shelomit, bú onye-isi.

1. Ihe Emere 23