1. Ihe Emere 23:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Ma Devid ghọrọ agadi, ubọchi ndu-ya ju-kwa-ra ya afọ, o we me Solomon, bú nwa-ya, eze Israel.

2. O we chikọta ndi-isi nile nke Israel, ha na ndi-nchu-àjà na ndi Livai.

1. Ihe Emere 23